Mkpughe 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ ruo ole mgbe ka ị ga-ahapụ ikpe ikpe+ na ịbọ ọbọ ọbara anyị+ n’isi ndị bi n’elu ụwa?”
10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ ruo ole mgbe ka ị ga-ahapụ ikpe ikpe+ na ịbọ ọbọ ọbara anyị+ n’isi ndị bi n’elu ụwa?”