-
Ọrụ Ndịozi 3:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 N’ihi ya, site n’okwukwe anyị nwere n’aha ya, aha ya emewo ka nwoke a dị ike, bụ́ onye unu na-ahụ, onye unu makwaara, okwukwe e nwere n’ihi ya emewokwa ka ahụ́ dịchaa nwoke a mma n’ihu unu niile.
-