Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+ Ọrụ Ndịozi 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ya na ha zukọrọ, o nyere ha iwu, sị: “Unu esila na Jeruselem pụọ,+ kama cherenụ ihe Nna m kwere ná nkwa,+ nke unu nụrụ banyere ya n’ọnụ m;
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
4 Mgbe ya na ha zukọrọ, o nyere ha iwu, sị: “Unu esila na Jeruselem pụọ,+ kama cherenụ ihe Nna m kwere ná nkwa,+ nke unu nụrụ banyere ya n’ọnụ m;