19 N’ihi na Iwu ahụ emeghị ka ihe ọ bụla zuo okè,+ kama mwebata e webatakwuru olileanya ka mma+ mere ka ihe zuo okè, bụ́ nke anyị si na ya na-abịaru Chineke nso.+
9 Ụlọikwuu a bụ ihe atụ+ maka oge a kara aka nke ruworo ugbu a,+ a ka na-enye onyinye ma na-achụ àjà otú ahụ.+ Otú ọ dị, ihe ndị a enweghị ike ime ka onye na-eje ozi dị nsọ nwee akọ na uche+ zuru okè,+