Levitikọs 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka ụmụ Izrel wee na-eweta àjà ha, bụ́ ndị ha na-achụ n’ọhịa,+ ha ga na-ewetara ha Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute nye onye nchụàjà,+ ha ga-achụrụ Jehova ihe ndị a n’àjà dị ka àjà udo.+
5 ka ụmụ Izrel wee na-eweta àjà ha, bụ́ ndị ha na-achụ n’ọhịa,+ ha ga na-ewetara ha Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute nye onye nchụàjà,+ ha ga-achụrụ Jehova ihe ndị a n’àjà dị ka àjà udo.+