Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+ Ndị Rom 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke.
6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+
2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke.