Ilu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ejila echi anya isi,+ n’ihi na ị maghị ihe chi ga-abọta.+ Luk 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, ọ sịrị: ‘Ihe m ga-eme bụ:+ M ga-etidasị ụlọ nkwakọba ihe m ma wuo ndị ka ibu, n’ebe ahụ ka m ga-achịkọta mkpụrụ m niile na ezi ihe m niile;+
18 Ya mere, ọ sịrị: ‘Ihe m ga-eme bụ:+ M ga-etidasị ụlọ nkwakọba ihe m ma wuo ndị ka ibu, n’ebe ahụ ka m ga-achịkọta mkpụrụ m niile na ezi ihe m niile;+