Aịzaya 40:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+ Matiu 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ana m asị unu ọzọ, Ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịba n’alaeze Chineke.”+
7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+
24 Ana m asị unu ọzọ, Ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịba n’alaeze Chineke.”+