22 Otú ọ dị, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-eweso+ nwanne ya iwe ga-aza ajụjụ+ n’ụlọikpe; ma onye ọ bụla nke na-agwa nwanne ya okwu nlelị jọgburu onwe ya ga-aza ajụjụ n’Ụlọikpe Kasị Elu, onye ọ bụla nke na-asịkwa, ‘Gị onye nzuzu na-abaghị uru!’ a ga-atụba ya na Gehena bụ́ ebe ọkụ na-ere.+