Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Ndị Rom 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+
7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+