Ndị Hibru 11:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ. Ndị Hibru 11:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ha ekwesịghịkwa ụwa. Ha gagharịrị n’ọzara na n’ugwu, zookwa n’ọgba+ nakwa n’oghere ndị dị n’ala.
32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ.