Job 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E nweghị ike iji ezigbo ọlaedo zụta ya,E nweghịkwa otú a ga-atụru ọlaọcha jiri gbanweta ya.+ Job 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 A gaghịdị eji nkume kọral na nkume kristal tụnyere ya,+N’ihi na akpa nke amamihe juru bara uru karịa nke nkume pel juru.
18 A gaghịdị eji nkume kọral na nkume kristal tụnyere ya,+N’ihi na akpa nke amamihe juru bara uru karịa nke nkume pel juru.