-
1 Samuel 25:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Abigel mechara bịakwute Nebal. Ma, ọ nọ na-enwe oriri n’ụlọ ya ka onye eze. Obi bụkwa ya sọ aṅụrị. Ọ ṅụrọkwara anya. Abigel agwaghịkwa ya ihe ọ bụla, ruo mgbe chi bọrọ.
-