Ilu 16:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ+ ka dike mma,Onye na-ejide onwe ya ma iwe wewe ya kakwa onye meriri obodo mma.+ Jems 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+
32 Onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ+ ka dike mma,Onye na-ejide onwe ya ma iwe wewe ya kakwa onye meriri obodo mma.+
19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+