Job 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gịnị mere ndị ajọ omume ji adị ndụ,+Kaa nká, baakwa ọgaranya?*+ Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+
12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+