Ilu 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na okwu* nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* na-atọ ka mmanụ aṅụ.+ Ọ na-eji okwu ọnụ ya arafu mmadụ.*+ Ilu 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ fọla obere ka nke m gwụN’ime ọgbakọ niile.”+ Ilu 7:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Na mberede, o sooro nwaanyị ahụ ka oké ehi nke na-aga n’ebe a ga-egbu ya,Ka onye nzuzu a ga-atụ ịga ma taa ahụhụ.+ 23 Ọ nọ na-aga ruo mgbe akụ́ gbapuru imeju ya. Ọ dị ka nnụnụ nke ji ọsọ feba n’ọnyà. Ọ maghị na ihe a o mere ga-ata isi ya.+ Ilu 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọnụ ụmụ nwaanyị ndị rụrụ arụ* dị ka olulu miri emi.+ Onye Jehova mara ikpe ga-adaba na ya.
3 N’ihi na okwu* nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* na-atọ ka mmanụ aṅụ.+ Ọ na-eji okwu ọnụ ya arafu mmadụ.*+
22 Na mberede, o sooro nwaanyị ahụ ka oké ehi nke na-aga n’ebe a ga-egbu ya,Ka onye nzuzu a ga-atụ ịga ma taa ahụhụ.+ 23 Ọ nọ na-aga ruo mgbe akụ́ gbapuru imeju ya. Ọ dị ka nnụnụ nke ji ọsọ feba n’ọnyà. Ọ maghị na ihe a o mere ga-ata isi ya.+