Mak 10:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ọ ka jukwuru ha anya, ha asị ya:* “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 27 Jizọs legidere ha anya, sị: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, e nweghị ihe nyịrị Chineke n’ihi na ihe niile kwere Chineke omume.”+ Luk 18:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị nụrụ ihe a sịrị: “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 27 Ya asị: “Ihe na-ekweghị omume n’anya ụmụ mmadụ kwere Chineke omume.”+
26 Ma ọ ka jukwuru ha anya, ha asị ya:* “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 27 Jizọs legidere ha anya, sị: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, e nweghị ihe nyịrị Chineke n’ihi na ihe niile kwere Chineke omume.”+
26 Ndị nụrụ ihe a sịrị: “Ònyezi ka a ga-azọpụta?”+ 27 Ya asị: “Ihe na-ekweghị omume n’anya ụmụ mmadụ kwere Chineke omume.”+