Ndị Filipaị 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụnna m, mewenụ ka m,+ lekwasịkwanụ anya ná ndị na-ebi ndụ otú unu hụrụ anyị si ebi. 2 Ndị Tesalonaịka 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ime otú ahụ,+ kama anyị chọrọ ka unu mụta ihe n’aka anyị, ka unu wee na-eme ka* anyị.+
9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ime otú ahụ,+ kama anyị chọrọ ka unu mụta ihe n’aka anyị, ka unu wee na-eme ka* anyị.+