Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Sọpụrụ nne gị na nna gị,+ ka i wee dị ogologo ndụ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Diuterọnọmi 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Sọpụrụ nne gị na nna gị,+ otú Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu, ka i wee dị ogologo ndụ, ihe agaziekwara gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nne ya na nna ya iyi,Ọkụ* ya ga-anyụ ma ọchịchịrị gbaa.+ Ilu 23:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Gee nna mụrụ gị ntị,Eledakwala nne gị anya maka na o meela agadi.+ Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị.’+ Ọ sịkwara, ‘A ga-egbu onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi.’*+
16 “‘Sọpụrụ nne gị na nna gị,+ otú Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu, ka i wee dị ogologo ndụ, ihe agaziekwara gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nne gị na nna gị.’+ Ọ sịkwara, ‘A ga-egbu onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi.’*+