-
1 Timoti 3:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 N’eziokwu, ihe nzuzo dị nsọ, nke dịkwa egwu, gbasara ife Chineke otú ọ chọrọ, bụ: ‘Jizọs bụ mmadụ mgbe ọ bịara n’ụwa.+ A kpọrọ ya onye ezi omume mgbe ọ bụ mmụọ.+ Ndị mmụọ ozi hụrụ ya.+ E zisaara ndị mba ọzọ gbasara ya.+ Ndị mmadụ kweere na ya n’ụwa.+ A kpọgoro ya n’eluigwe, meekwa ka ọ dị ebube.’
-