Ekliziastis 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na ọ dabaara mmadụ ịdịte ndụ aka, ya kporiwe ndụ n’ụbọchị niile ọ dị ndụ.+ Ma ya chetakwa na ụbọchị ọchịchịrị ga-agba nwere ike ịdị ọtụtụ. Ihe niile ga-emecha mee bụ ihe efu.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:8 Ụlọ Nche,11/1/2006, p. 158/15/1998, p. 9
8 Ọ bụrụ na ọ dabaara mmadụ ịdịte ndụ aka, ya kporiwe ndụ n’ụbọchị niile ọ dị ndụ.+ Ma ya chetakwa na ụbọchị ọchịchịrị ga-agba nwere ike ịdị ọtụtụ. Ihe niile ga-emecha mee bụ ihe efu.+