Aịzaya 40:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Meenụ ka ndagwurugwu niile dị elu,Meekwanụ ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị larịị. Ala dị ndakoro ndakoro ga-adị larịị. Ala na-adịghị larịị ga-adịkwa larịị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:4 Amụma Aịsaịa I, p. 399-401
4 Meenụ ka ndagwurugwu niile dị elu,Meekwanụ ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị larịị. Ala dị ndakoro ndakoro ga-adị larịị. Ala na-adịghị larịị ga-adịkwa larịị.+