Aịzaya 40:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ònye ka ọ gakwuuru ka ọ ghọta ihe? Ònye na-akụziri ya otú e si ekpe ikpe ziri ezi? Ònye na-akụziri ya ihe? Ònye na-agwa ya otú e si aghọta ihe nke ọma?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:14 Amụma Aịsaịa I, p. 407-408
14 Ònye ka ọ gakwuuru ka ọ ghọta ihe? Ònye na-akụziri ya otú e si ekpe ikpe ziri ezi? Ònye na-akụziri ya ihe? Ònye na-agwa ya otú e si aghọta ihe nke ọma?+