Matiu 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-agbadata, Jizọs gwara ha, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe a kpọlitere Nwa nke mmadụ n’ọnwụ.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:9 Ụlọ Nche,4/1/2000, p. 13-149/15/1991, p. 21
9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-agbadata, Jizọs gwara ha, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe a kpọlitere Nwa nke mmadụ n’ọnwụ.”+