Matiu 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Lezienụ anya nke ọma ka unu ghara ịdị na-eme ezi omume+ unu n’ihu ndị mmadụ ka ha wee hụ unu; ma ọ́ bụghị otú ahụ, unu agaghị enweta ụgwọ ọrụ n’aka Nna unu nke nọ n’eluigwe. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:1 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 13-1410/1/1990, p. 15-16
6 “Lezienụ anya nke ọma ka unu ghara ịdị na-eme ezi omume+ unu n’ihu ndị mmadụ ka ha wee hụ unu; ma ọ́ bụghị otú ahụ, unu agaghị enweta ụgwọ ọrụ n’aka Nna unu nke nọ n’eluigwe.