Matiu 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2016, p. 11-12 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 222
8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+