Ndị Kọlọsi 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 nke rutere n’ebe unu nọ, ọbụna dị ka ọ na-amị mkpụrụ+ ma na-amụba+ n’ụwa niile,+ dị nnọọ ka ọ na-emekwa n’etiti unu, malite n’ụbọchị unu nụrụ banyere obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ matakwa ya n’ụzọ ziri ezi nakwa n’eziokwu.+
6 nke rutere n’ebe unu nọ, ọbụna dị ka ọ na-amị mkpụrụ+ ma na-amụba+ n’ụwa niile,+ dị nnọọ ka ọ na-emekwa n’etiti unu, malite n’ụbọchị unu nụrụ banyere obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ matakwa ya n’ụzọ ziri ezi nakwa n’eziokwu.+