14 Ị bụ cherọb e tere mmanụ nke na-ekpuchite ihe, ọ bụ ọrụ m nyere gị. Ọ bụ n’ugwu nsọ Chineke ka ị nọrọ.+ N’etiti nkume na-acha ọkụ ọkụ ka i jegharịrị.
9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.