Ilu 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ezi omume nke ndị ziri ezi ga-anapụta ha,+ ma ihe na-agụsi ndị na-aghọ aghụghọ ike ka a ga-eji jide ha.+ Jems 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama a na-anwa onye ọ bụla mgbe ọchịchọ nke aka ya rapụtara ya wee rafuo ya.+
6 Ọ bụ ezi omume nke ndị ziri ezi ga-anapụta ha,+ ma ihe na-agụsi ndị na-aghọ aghụghọ ike ka a ga-eji jide ha.+