Joshụa 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nza nke abụọ+ wee daara Simiọn, maka ebo ụmụ Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ihe nketa ha wee dịrị n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+ Joshụa 21:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Obodo niile nke ndị Livaị, bụ́ ndị dị n’etiti ihe onwunwe ụmụ Izrel, dị iri anọ na asatọ,+ tinyere ala ịta ahịhịa ha.+
19 Nza nke abụọ+ wee daara Simiọn, maka ebo ụmụ Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ihe nketa ha wee dịrị n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+
41 Obodo niile nke ndị Livaị, bụ́ ndị dị n’etiti ihe onwunwe ụmụ Izrel, dị iri anọ na asatọ,+ tinyere ala ịta ahịhịa ha.+