Jenesis 31:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 E mesịa, Jekọb chụrụ àjà n’ugwu ahụ ma kpọọ ụmụnne ya ka ha rie nri.+ Ha wee rie nri ma rahụ n’ugwu ahụ. Ọpụpụ 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jetro, nna nwunye Mozis, chụụrụ Chineke àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị;+ Erọn na ndị okenye niile nke Izrel bịara soro nna nwunye Mozis rie ihe, n’ihu ezi Chineke.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Leenụ ihe ahụ nke bụ́ Izrel n’ụzọ anụ ahụ́+ anya: Ọ̀ bụ na ndị ahụ na-eri ihe ndị a chụrụ n’àjà adịghị eketa òkè n’ebe ịchụàjà?+
54 E mesịa, Jekọb chụrụ àjà n’ugwu ahụ ma kpọọ ụmụnne ya ka ha rie nri.+ Ha wee rie nri ma rahụ n’ugwu ahụ.
12 Jetro, nna nwunye Mozis, chụụrụ Chineke àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị;+ Erọn na ndị okenye niile nke Izrel bịara soro nna nwunye Mozis rie ihe, n’ihu ezi Chineke.+
18 Leenụ ihe ahụ nke bụ́ Izrel n’ụzọ anụ ahụ́+ anya: Ọ̀ bụ na ndị ahụ na-eri ihe ndị a chụrụ n’àjà adịghị eketa òkè n’ebe ịchụàjà?+