Ọpụpụ 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! M ga-abịakwute gị n’oké ígwé ojii,+ ka ụmụ Izrel wee nụ mgbe m ga-agwa gị okwu,+ ka ha wee nweekwa okwukwe n’ebe ị nọ ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ Mozis wee gwa ụmụ Izrel ihe Jehova kwuru.
9 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! M ga-abịakwute gị n’oké ígwé ojii,+ ka ụmụ Izrel wee nụ mgbe m ga-agwa gị okwu,+ ka ha wee nweekwa okwukwe n’ebe ị nọ ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ Mozis wee gwa ụmụ Izrel ihe Jehova kwuru.