2 Samuel 22:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+ Abụ Ọma 99:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Toonụ Jehova Chineke anyị,+ kpọọkwanụ isiala n’ebe mgbakwasị ụkwụ ya;+Ya onwe ya dị nsọ.+ Aịzaya 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova, ị bụ Chineke m.+ Ana m ebuli gị elu,+ ana m eto aha gị,+ n’ihi na i mewo ihe ndị dị ebube,+ i mezuwo ihe ndị i zubere ime+ kemgbe oge ochie, n’ikwesị ntụkwasị obi,+ n’eziokwu.+
47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+
25 Jehova, ị bụ Chineke m.+ Ana m ebuli gị elu,+ ana m eto aha gị,+ n’ihi na i mewo ihe ndị dị ebube,+ i mezuwo ihe ndị i zubere ime+ kemgbe oge ochie, n’ikwesị ntụkwasị obi,+ n’eziokwu.+