Abụ Ọma 148:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+ Aịzaya 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+ Aịzaya 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+
13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+
16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+