8Mgbe nke ahụ gasịrị, Chineke chetara+ Noa na anụ ọhịa ọ bụla na anụ ụlọ ọ bụla ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ,+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’elu ụwa, mmiri ahụ wee malite ịta.+
21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+