12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma,+ kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m; ma ọ bụrụ na ọ dịghị unu mma, unu hapụwa.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m, mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
9 Mgbe ahụ, e mezuru ihe e kwuru site n’ọnụ Jeremaya onye amụma, sị: “Ha wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ,+ bụ́ ego ole a ga-akwụ n’isi onye ahụ e kwuru ọnụ ahịa ya, bụ́ onye ụfọdụ n’ime ụmụ Izrel kwuru ọnụ ahịa ya,