Ndị Hibru 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụrụ na okwu ahụ e kwuru site n’ọnụ ndị mmụọ ozi+ guzosiri ike, ọ bụrụkwa na e nyere ntaramahụhụ maka mmebi iwu na omume nnupụisi ọ bụla dị ka ikpe ziri ezi si dị;+
2 N’ihi na ọ bụrụ na okwu ahụ e kwuru site n’ọnụ ndị mmụọ ozi+ guzosiri ike, ọ bụrụkwa na e nyere ntaramahụhụ maka mmebi iwu na omume nnupụisi ọ bụla dị ka ikpe ziri ezi si dị;+