-
Ezikiel 45:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Ọ bụkwa onyeisi+ ahụ ka ọ dịịrị ịchụ àjà a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà ọka+ na àjà ihe ọṅụṅụ+ n’oge ememme+ nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’ụbọchị izu ike,+ n’oge ememme niile nke ụlọ Izrel.+ Ọ bụ ya ga-eweta àjà mmehie na àjà ọka na àjà a na-esurecha n’ọkụ na àjà udo, iji kpuchiere ụlọ Izrel mmehie ya.’
-