Abụ Ọma 78:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O mere ihe dị ịtụnanya n’ihu ndị nna nna ha+N’ala Ijipt,+ n’ala Zoan.+ Aịzaya 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị isi Zoan+ dị nnọọ nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị maara ihe n’etiti ndị ndụmọdụ Fero bụ ihe ezi uche na-adịghị na ya.+ Olee otú unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị maara ihe, nwa ndị eze oge ochie”?
11 Ndị isi Zoan+ dị nnọọ nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị maara ihe n’etiti ndị ndụmọdụ Fero bụ ihe ezi uche na-adịghị na ya.+ Olee otú unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị maara ihe, nwa ndị eze oge ochie”?