Ọpụpụ 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ka a na-echeta taa nke ọ bụ na ya ka unu si n’Ijipt pụọ,+ n’ụlọ ndị ohu, n’ihi na Jehova ji ike aka ya si ebe a kpọpụta unu.+ Ya mere, a gaghị eri ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+
3 Mozis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ka a na-echeta taa nke ọ bụ na ya ka unu si n’Ijipt pụọ,+ n’ụlọ ndị ohu, n’ihi na Jehova ji ike aka ya si ebe a kpọpụta unu.+ Ya mere, a gaghị eri ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+