Jeremaya 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị agbata obi m niile bụ́ ndị ọjọọ,+ ndị na-emetụ ihe nketa nke m mere ka ndị m, bụ́ Izrel, nweta, aka:+ “Lee, m ga-efopụ ha n’ala ha;+ m ga-efopụkwa ụlọ Juda n’etiti ha.+ Jeremaya 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ọ bụla m kwuru okwu banyere mba ọ bụla, kwuokwa okwu banyere alaeze ọ bụla, na m ga-efopụ ya, kwatuokwa ya ma bibie ya,+
14 Nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị agbata obi m niile bụ́ ndị ọjọọ,+ ndị na-emetụ ihe nketa nke m mere ka ndị m, bụ́ Izrel, nweta, aka:+ “Lee, m ga-efopụ ha n’ala ha;+ m ga-efopụkwa ụlọ Juda n’etiti ha.+
7 Mgbe ọ bụla m kwuru okwu banyere mba ọ bụla, kwuokwa okwu banyere alaeze ọ bụla, na m ga-efopụ ya, kwatuokwa ya ma bibie ya,+