Aịzaya 63:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+
11 Ha wee cheta oge dị anya gara aga, chetakwa ohu ya Mozis, sị: “Olee ebe Onye ahụ nke ji ndị na-azụ ìgwè atụrụ ya+ kpọpụta ha n’oké osimiri nọ?+ Olee ebe Onye nyere ya mmụọ nsọ ya nọ?+