Jenesis 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere e ji kpọọ ya Bebel,+ n’ihi na n’ebe ahụ ka Jehova ghagburu asụsụ ụwa dum, Jehova mekwara ka ha si n’ebe ahụ gbasaa+ n’ebe niile n’elu ụwa.
9 Ọ bụ ya mere e ji kpọọ ya Bebel,+ n’ihi na n’ebe ahụ ka Jehova ghagburu asụsụ ụwa dum, Jehova mekwara ka ha si n’ebe ahụ gbasaa+ n’ebe niile n’elu ụwa.