Aịzaya 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka nnụnụ nke na-efegharị si echebe ụmụ ya, otú ahụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-echebe Jeruselem.+ Ọ ga-echebe ya, napụtakwa ya.+ Ọ ga-emere ya ebere, ọ ga-emekwa ka ọ lanahụ.”
5 Dị ka nnụnụ nke na-efegharị si echebe ụmụ ya, otú ahụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-echebe Jeruselem.+ Ọ ga-echebe ya, napụtakwa ya.+ Ọ ga-emere ya ebere, ọ ga-emekwa ka ọ lanahụ.”