Jenesis 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee were mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara ehi nkịtị na nwa oké ehi ahụ ọ kwadebere debe n’ihu ha.+ Ya onwe ya wee guzoro n’akụkụ ha n’okpuru osisi ahụ ka ha nọ na-eri nri.+
8 O wee were mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara ehi nkịtị na nwa oké ehi ahụ ọ kwadebere debe n’ihu ha.+ Ya onwe ya wee guzoro n’akụkụ ha n’okpuru osisi ahụ ka ha nọ na-eri nri.+