2 Samuel 22:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+ Abụ Ọma 89:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya onwe ya na-akpọku m, sị, ‘Ị bụ Nna m,+Chineke m+ na Oké Nkume nke nzọpụta m.’+ Abụ Ọma 95:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 95 Bịanụ ka anyị tikuo Jehova mkpu ọṅụ!+Ka anyị tikuo Oké Nkume nke nzọpụta anyị mkpu mmeri.+
47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+