1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+ Ezikiel 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, m mere ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị m nọ n’ihu ha kpọpụta ha.+
22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+
14 Ma, m mere ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị m nọ n’ihu ha kpọpụta ha.+