Ọpụpụ 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gịnị mere ndị Ijipt+ ga-eji asị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’elu ala’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ,+ gbanweekwa obi+ gị n’ihe ọjọọ a nke ị ga-eme ka ọ bịakwasị ndị gị. Ọnụ Ọgụgụ 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ‘Ihe mere Jehova ji gbuo ndị a n’ala ịkpa+ bụ na o nweghị ike ịkpọba ha n’ala nke ọ ṅụụrụ ha iyi inye ha.’
12 Gịnị mere ndị Ijipt+ ga-eji asị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’elu ala’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ,+ gbanweekwa obi+ gị n’ihe ọjọọ a nke ị ga-eme ka ọ bịakwasị ndị gị.
16 ‘Ihe mere Jehova ji gbuo ndị a n’ala ịkpa+ bụ na o nweghị ike ịkpọba ha n’ala nke ọ ṅụụrụ ha iyi inye ha.’