Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+ Nehọm 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri.
16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+
3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri.