5 Ụmụ Ruben+ bụ́ ọkpara Izrel—n’ihi na ọ bụ ya bụ ọkpara;+ ma n’ihi na Ruben merụrụ ihe ndina nna ya,+ e weere ihe ruuru ya dị ka ọkpara nye ụmụ Josef+ nwa Izrel, nke mere na e debaghị aha ya n’akwụkwọ usoro ọmụmụ dị ka ihe ruuru ya dị ka ọkpara si dị.